Deputachaa nkejiasusu mkpuruokwu niile di n 'ahiriokwu a: Ha dum kwetara na nwoke ahu gbapuru n 'ulo ya.
Candidates were required to identify the parts of speech each of the 'word belongs to in the given sentence. H a - nnochiacha dum - mkpoko Kwetara - ngwaa na - njiko Nwoke - aha ahu - nruaka gbapuru - ngwaa n' - mbuuzo ulo - aha ya - nnochinkeonye