Candidates were requested to write out two works of a witch doctor and three works of an herbalist.
Dibia afa:-
Ha na-ezi mmadu ozi ndi mmuo ziri ha
Ha na-ekwu ihe ga-eme n'odinihu.
Ha na-ekwu ihe a ga-eme ka afa na-awa mmadu kwusi.
Dibia mkpaakwukwo:-
- Ha na-eme ka nwaanyi anaghi atu ime turu ime
- Ha na-agwo ndi ara
- Ha na-agwo oria di icheiche
The question was within reach of the candidates but few could not differentiate between dibia mkpaakwukwo