This question requested candidates to write two good behaviours  of Politicians when they are campaigning for election and also three bad  behaviours which they exhibit while in power from the poem titled 'Ndi  Ndorondoro Ochichi Obodo' in Echiche.
                      
                    They  were expected to goive points like:
  (a) Omume oma ndi ndorondoro ochichi na-eme bu
  
    i. Ha na-eji ihu ochi ekele onye obula oge ha na-azo ochichi.
    ii. Ha na-eji  nsopuru na obi urneaIa agwa ndi rnmadu okwu.
(b) Omume ojoo ha na-eme bu
  i.Ha anaghi emezukwa nkwa ha kwere  ohaobodo.
  ii.  Ha na-acho  so odirnma ha na ezinauIo ha. 
iii. OIu  okwu di ike nke juputara so n'iti iwu na okwu ojoo ka hajizi agwa ndi rnmadu  okwu.
                    Those candidates who studied  the poem answered them very well