Candidates were to mention six advantages and two disadvantages of the New Yam festival.
The advantages are:
i. O na-enye ohere inwe ezumike
ii. O na-eme ka obodo na-ekpo oku
iii. O na-eme ka umuaka na-amuta omenala.
The disadvantages are
i. O nwere ike ibute ogbaaghara.
ii. A na-eme ufodu mmadu ogwu na nsi nke na ha na-anwu ma ha lota emume a.
Candidates did well in answering this question. This shows that they are familiar with the festival.