(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.
(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.
Here, candidates were told to define a sentence and to write any 4 types of sentences with examples.
a. Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.
b. i. ahirimfe - Uche bu nwa m.
ii. ahirinha - Ada biara ma o hughi anyi
iii. ahiriukwu - Ha biara mgbe mmiri na-ezo
iv. ahirinju - O righi nri.