Question 5
(a) Define a phrase;
(b) Give examples of two types of phrase: noun and infinite phrase
(c) Identify the noun phrases in some given sentences
Observation
Candidates were expected to (a) define a phrase; (b) give examples of two types of phrase: noun and infinite phrase and (c) identify the noun phrases in some given sentences.
Expected answers:
- Nkebiokwu bụ mkpụrụokwu abụọ maọbụ karịa gakọrọ ọnụ n’ezigbo usoro mana
o nweghị ngwaa na nghọta zuru oke.
- Ọ bụ usorookwu dị mma ma o nweghị ngwaa na nghọta zuru oke.
(b) (i) Kembuụzọ: n’ụlọ, na Nsụka, n’Aba, n’Ụmụhịa, na Bende, dg.
(ii) Kemfinitiv: ịgọ ọjị Igbo, ije ije agụ, ịkwọ aka, ịma mmadụ, dg.
(c)(i) ebe ahụ
(ii) Okwu asị
(iii) Oke oyi
(iv) Ndị mmadụ