Question 12
(a) Define ‘Ọmụgwọ’; (b) Write down four preparations that can be made in readiness for ‘Ọmụgwọ’ (c) Write four things people do for the nursing mother and in (d) Write two ceremonies that feature during ‘Ọmụgwọ’
Observation
Here, candidates were required to define the term ‘igbu ichi’, list the laws guiding it and its benefits.
The expected answers were thus:
(a) - Igbu ichi bụ ịka nwoke akara pụrụ iche n’ihu.
- ọ bụ igbu nwoke egbugbu pụrụ iche n’ihu.
(b) - Onye a na-egbu ichi anaghị ebe akwa.
- A na-egbu ichi n’oge ụtụtụ.
- Onye a na-egbu ichi anaghị ejide mma onye na-ebgu ya.
- Nanị ụmụnwoke ka a na-egbu ichi.
- N’udummiri ka a na-egbu ichi.
(c) - A na-eji igbu ichi amata onye bụ ọgaranya.
- A na-esite n’igbu ichi gosi na mmadụ etoruola ihe e ji nwoke eme.
- E ji ichi achọ mma.
- A na-esite n’ichi onye bu, mata ebe onye ahụ si.
- O na-adị mfe ịchọta onye e gburu ichi ma o fuo.
- E si na igbu ichi enweta ihe onyinye dị icheiche.
The candidates that attempted this question performed badly.
Candidates were required to in (a) define ‘Ọmụgwọ’; (b) write down four preparations that can be made in readiness for ‘Ọmụgwọ’ (c) write four things people do for the nursing mother and in (d) write two ceremonies that feature during ‘Ọmụgwọ’.
Expected answers:
- Ọmụgwọ bụ ọnọdụ nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ na-anọ mgbe ọ mụchara nwa.
- Ọ bụ oge nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ ji ezu ike ma lekọta nwa ya anya.
- idobe ego a ga-eji mee oriri
izụta ngwa e ji eme mmemme
- ịzụta ngwongwo nwa
- ịgba afa ka a mara ma a ga-amụ n’udo
- ịdeba aha n’ụlọọgwụ
- ịkpakota ego ụlọọgwụ
- idobe ụlọ na gburugburu ọcha
- ịkpakọta nkụ a ga-eji sie ihe/ime ka ọkụ ghara ịnyụ anyụ ebe ahụ
- - isiri ya nri
- ijere ya ahịa
- ịsara ya nwa ahụ
- ịbịa ya mmiri ọkụ
- ịsara ya akwa
- ichuru ya mmiri
- inye ya onyinye
- ikudoro/iledoro ya nwa
- ekweghị ka ọ rụọ ọrụ ike
(d) ibi ugwu
- ịzụ ahịa nwa
- ịgụ nwa aha