Question 5
Observation
Candidates were expected to explain singular and plural forms, write out the singular forms of some words
and also plural forms of other words.
Expected answers:
(a)- Mkpoolu bụ ngụ eji egosi na ihe a na-ekwu maka ya di otu.
- Ụbara bụ ngụ eji egosi na ihe a na-ekwu maka ya karịrị otu.
(b) (i) unu - gị, i, ị
(ii) anyị - mụ, m
(iii) ndi - onye
(iv) aja - aja
(v) ụmụ - nwa
(c) (i) oche - oche ga, ọtụtụ oche
(ii) mmiri - mmiri
(iii) onye nkwa - ndị nkwa
(iv) nwaanyị - ụmụ nwaanyị, ndị nwaanyị
(v) ite - ọtụtụ ite
(vi) nwunye di - inyomdi