Question 9
Observation
This question is from the poem ‘Ozi Oma’ in the poetry book Uche Bu Ahia. Here,
candidates were required to explain why the poet tagged good news (Ozi Oma) a living water, the dangers
that will come upon anyone that does not accept the good news, the benefits of good news, to explain
‘ikpe ga-amalite n’olta’ i.e judgement will start from the alter. And also from the poem
‘Nwanne’, candidates were to explain three things that differentiate a sibling from anyone
else.
Expected answers:
(a) (i) O kwuru na onye nabatara ya ga-enweta ndụ ọhurụ
(ii) Onye ahụ agaghị enwe ezumike mkpụrụobi
(iii) Ikpe ga-amalite n’ọlta pụtara na a ga-ebu ụzọ kpee ndị na-ezisa ozi ọma ikpe
n’oge
ikpeazụ
(iv) - Ọ na-enye onye nabatara ya ndụ ọhụrụ/ebighị ebi
- - Ọ na-eweta ncheghari
- - Ọ na-enye afọ ojuju
- - Ọ na-agbanwe omume mmadụ
- - Ọ na-eweta ezumike nke mkpụrụobi/udo nke obi
(b) - Ọ bụ otu nne mụrụ ha.
- Ọ bụ otu ara ka ụmụnne ṅụrụ.
- Ọ bụ otu ebe ka ha si pụta ụwa.
- A naghị azụta nwanne n’ahịa.