Question 2
NO QUESTION AVAILABLE
Observation
This is a question on phonology.
Candidates were asked to explain voiced sounds in (a); voiceless sounds in (b) and give examples of voiced and voiceless consonants in (c).
The points expected were:
(a) - Ụdampụta bụ ụda ndị mgbe a na-akpọpụta ha, ikuku na-esi na ngụ apụta mee ka mkpọụda maa jijiji.
- Ụdampụta bụ ụda nke mkpọụda na-ama jijiji ma a na-akpọpụta ya.
(b) - Ụdaogbi bụ ụda nke mkpọụda anaghị ama jijiji ma a na-akpọpụta ya.
- Ọ bụ ụda nke mkpọụda na-anọrọ jii na mkpọpụta ya.
(c) (i) b, d, g, gb, gh, gw, j, l, m, n, ṅ, nw, ny, r, v, w, y, z
(ii) ch, f, k, kp, kw, s, sh, t, p, h
Majority of the candidates that attempted this question did well in parts (a) and (b).