waecE-LEARNING
Igbo Paper 2, May/June 2011  
Questions: 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 Main
General Comments
Weakness/Remedies
Strength






Question 1

a) Dee edemede banyere 'Ihe Odachi Mere N'ahia Obodo M.'
B. Ochichi Umunwaanyi Ka Mma Karia Nke Umunwoke. I kwenyere na nke a?
c) Dee maka 'Oghorn mpu uleakwukwo na-eweta n'aJa anyi'.
D. Dee akuko dabara nilu a, 'Onye Bu 19u ka Ewu na-Eso.

_____________________________________________________________________________________________________
Observation

a) Dee edemede banyere 'Ihe Odachi Mere N'ahia Obodo M.'
Candidates were requested to write on an unfortunate incident that happened in their towns' market.

  Ihe A Turu Anya
  1.   Aha obodo m
11.   Ahia obodo m na ubochi ihe odachi a mere
111.   Onodu ahia no na ya oge odachi a mere. 0 bu n 'uju ahia?
IV.   Ihe odachi na etu 0 siri mee.
Most candidates attempted this question but a few of them wrote on an incident that happened on the road.

B. Ochichi Umunwaanyi Ka Mma Karia Nke Umunwoke. I kwenyere na nke a?
Candidates were requested to write on the topic which states that women's leadership is better than that of men.
As an argumentative essay, candidates were supposed to agree or disagree.
Nkwenye
   1.    Umunwaanyi adighi n'oke ochicho.
  11.   Anya na-aka eru umunwaanyi ala nilekota ihe anya.
111.   Umunwaayi anaghi acho ihe ga-ebutere ha ihere.
Ekwenyeghi
           1. Nwoke na-aka enwe umeoru karia nwaanyi.
           II. Ndi a na-achi achi na-enye onye ochichi nwoke nsopuru karia onye ochichi nwaanyi.
           Ill.         Chineke mere ka nwoke buru onye ochichi ma dobe nwaanyi n'okpuru nwoke.
Most candidates that attempted this question, wrote the expected points.

C.        Dee maka 'Oghorn mpu uleakwukwo na-eweta n'aJa anyi'.
Candidates were requested to write on the effects of examination malpractice in the society.

The A Turu Anya
Mpu uleakwukwo putara mmadu icho ka 0 site n 'uzo ezighi ezi nweta maaki rnaobu asambodo.
Oghorn ga-
  I. o na-eme ka ndi anaghi agba mbo were ohere ndi na-agba mbo
11. o na-eme ka onodu agumakwukwo na-ada n'ala anyi,
111. Mpu uleakwukwo na-ebutere ala anyi ajo aha.
Few candidates attempted this question and they wrote the expected points.

D. Dee akuko dabara nilu a, 'Onye Bu 19u ka Ewu na-Eso.
In this question, candidates were given a proverb which says that 'The goat follows he that carries the Palm Frond".
They were to illustrate the meaning of the proverb with the use of one long story or two short stories.
Some candidates that answered this question failed to explain the meaning of the proverb before writing the story.

  1. Deere enyi gi no na steeti 0Z0 leta iji kooro ya etu ideko aha maka atumvootu nafo a siri gaa na steeti gi.

Candidates were requested to write a letter to a friend residing in another state telling him/her of how the voters' registration exercise took place in his state.
Most of the candidates that attempted this question wrote on the voting exercise alone.

Powered by Sidmach Technologies(Nigeria) Limited .
Copyright © 2015 The West African Examinations Council. All rights reserved.