Question 12
Observation
Candidates were required to write out three things Igbos worship, their tools of worship, their belief on
the tools and the villages that are attached to these deities (Omaliko, Nwocha, Ibini Ukpabi, Igwekala,
Ulaasi and Idemmili).
Expected answers:
(a) i. Chukwu
ii. Ndịichie
iii. Mmụọ/Arụsị/Agbara
iv. Ala
v. Mmiri
vi. Anyanwu
(b) i. - Ọfo
- Okpesi
- Ikenja
- Ọtọsị
- Oji
- Nzu
- Ọmụ
ii. Ọfọ : Ọ bụ ihe jikọtara obi ndịichie niile (nke ezinaụlọ,
ụmụnna, ogbe obodo).
Okpesi: Ọ na-anọchite anya ndịichie nke ezinaụlọ ọbụla.
Ikenga : Ọ bụ dike na-awara nwoke ụzọ na ndụ ya/Ọ na-ebutere
nwoke nwe ya chiọma na ọganihu.
Ọtọnsị: Ọ bụ ya ka e ji akpụ arụ.
Ọjị: Ọ bụ ya ka e ji ekpe ekpere, akpoku ndịichie
Nzu: Ọ bụ ya ka e ji ekpe ekpere, akpụ arụ, achụ aja dg.
Ọmụ: Ọ bụ ya ka e ji egosi ebe dị aso na ebe ihe egwu dị dg.
(c) (i) Abatete
(ii) Ọraukwu
(iii) Arọchukwu
(iv) Ụmụnneọha
(v) Okija/Ihiala
(vi) Obosi