Question 7
Observation
This is a poetry question from “Abụ Akwamozu”. Candidates were asked to (a)explain what a child spends when the mother dies and how they relate to what the mother did for her child when she was alive as seen in the poem ‘Ọnwụ Nne’; (b) write out the tasks the kindred imposeson the first son when his father dies and why the kindred does not honour a burial invitation from a family that has a son and (c) summarize what happened in the poem ‘Ala Nwee Mmadụ Niile’
Expected answers:
(a) (i) - Nnekwu ọkụkọ
- Ute
- Akwa
- Akpati
- Ego
- Mmanya
- Nri
(ii) - Nnekwu ọkụkọ: nnekwu ọkụkọ nwaanyị nyere dibịa koro ya eriri mgbe ọ mụrụ nwa.
- Ute: ute nwata nyụkara na mamịrị
Akwa: akwa nwa nyụkara na mamịrị
- Akpati: ite na ọkụ nwata tụwara mgbe ọ na-amụ akwụkwọ
- Ego: ego a gọọrọ Ngwu na Agwụnsị mgbe
- Mmanya: mmiri ara nwa nụkọrọ nne ya n’obi
- Nri: nri e siri ebe ọ mụrụ nwa
(b) (i) - Ọ ga-azụta ebili anọ.
- Ọ ga-akwụ ụgwọ akụ nna ya jiri lụọ nne ya,
- Ọ ga-akwụ ụgwọ o jiri bụrụ diọkpara.
- Ọ ga-akwụ ụgwọ ụmụnnadi.
(ii) - Ha agaghị erite ekpe n’ebe e nwere nwoke/ ọkpara.
(c) - Onye ọbụla ga-aga n’ala/ ga-anwụ e lie ya n’ala.
- Ọnwụdịịrị ihe niile dị ndụ.
- Mmadu niile ga-anwu anwụ, e lie ha n’ala.