Question 9
Observation
This question is from the poem ‘Mmanya’ in the poetry book Ụtara Ntị. Here, candidates were required towrite out four negative things about ‘mmanya’, benefits of ‘mmanya’ and the names the poet used to praise ‘mmanya’.
Expected answers:
(a) (i) Ọ na-akpata ịlụ ọgụ.
(ii) Ọ na-ebutere mmadụ ịta nkịkịrị eze.
- Ọ na-akpali iwe na ọnụma.
- Ọ na-ebute esemokwu/okwu na ụka.
- Ọ na-akpata usu na aghara.
- Ọ na-ebute amakaeme.
(b) (i) Ọ na-akpa mmadụ ọchị.
(ii) Ọ na-enye onye ụjọ ike.
(iii) Ọ na-enye anụrị.
(iv) Ọ na-eme ka mmadụ na-egwuri egwu.
(c) (i) Omee n’anya
(ii) Ọchụkwuru akpaka isi
(iii) Ọpụwa mii
(iv) Onye ọchị
(v) Onye ike
(vi) Omeere onye meere ya
(vii) Onyere ụjọ ike
(viii)Opi lafuru dike
(ix) Onye aṅụrị
(x) Onye egwu na onye ọchị