Question 1
No question available
Observation
A. Candidates were asked to write on the topic “Ụbọchị mmiri chọrọ ịmagbu m.”
Here are the expected points:
- Isiokwu
- Ahụ edemede
- okwu mmalite
- ụbọchị ọ bụ, oge o bidoro/ zochara, ebe m gara, ebe m nọ na ihe megasịrị
- okwu mmechi
B. The candidate was required to write a letter to his/her sibling reminding him/her of their grandmother’s check-up at the hospital.
The expected points include:
(i) Adreesị odee na deeti
(ii) Ekele mmalite
(iii) Ahụ leta
- ịjụ ase/ okwu mmalite
- ichetara ya ọnọdụ nne unu ochie/ ihe dị icheiche i ji chee otu a
- okwu mmechi
(vi) Ekele mmechi na aha odee
C. Here, the candidate was expected to write for or against a topic that says: It is better to take drugs through injection than orally.
They were to give their points based on their views.
The expected points:
- Isiokwu
- Ekele mmalite
- Ahụ edemede
NKWENYE (ỊGBA ỌGWỤ AGBA KA MMA)
- Okwu mmalite
- Uru dị n’ịgba ọgwụ
- Ọghọm dị n’ịnụ ọgwụ
- Okwu mmechi
- Ekele mmechi
EKWENYEGHỊ (ỊNỤ ỌGWỤ ANỤ KA MMA)
- Okwu mmalite
Uru dị n’ịnụ ọgwụ
Ọghọm dị n’ịgba ọgwụ
Okwu mmechi
(iv) Ekele mmechi
D. Candidate was expected to write on a proverbial topic that says: Nwata kwụrụ ọtọ kwujie ji, o tukwuru ala gwupụta ya.
- Isiokwu
- Ahụ edemede
- Nkọwa ilu
- Iji otu ogologo akụkọ maọbụ nkenke akụkọ abụọ dabara adaba kọwaa ya.
- okwu mmechi
E. In this question, the candidate was asked to write an article for publication in national dallies on the topic: ‘Examination malpractice in schools’
Some expected points:
- Isiokwu
- Ahụ edemede
- Okwu mmalite
- Ihe na-ebute mpụ ule n’ụlọakwụkwọ
- Ihe a ga-eme iji belata/gbochie ya
- Okwu mmechi
(iii) Ekele mmechi (aha odee na mbinyeaka)