Question 11
No question available
Observation
Here, candidates were requested to in (a) define ‘ọfọ’; in (b) write out things used to decorate ‘ọfọ’; in (c) give rules that guide whoever has ‘ọfọ’ in his custody and in (d) list the benefits of ‘ọfọ’.
Expected answers:
(a) - Ọfọ bụ mkpirisi osisi e nwetere site n’osisi ọfọ e ji ekpe ikpe nkwụmọtọ. Ọ bụ onye kacha bụrụ okenye n’ezinaụlọ/ ụmụnna/ obodo na-eji ya.
(b) - Ugbene ọkụkọ
- Ọbara
- Nzu
- Edo
(c) - Ọ ga-abụ onye emebeghị nsọala.
- Ọ gaghị abụ onye ụjọ eziokwu na-atụ/ Ọ ga-abụ onye eziokwu.
- Ọ ga-abụrịrị onye anaghị ezu ohi/ Onye aka ya dị ọcha.
- Ọ ga-aburịrị onye a murụ n’ezinaụlọ ụmụnna/ obodo.
- Ọ ga-abụ onye anaghị agba ama.
(d) - E ji ekpe ikpe nkwụmọtọ.
- Ọ na-ejikọta ezinaụlọ ụmụnna maọbụ obodo.
- E ji ya egosi na mmadụ na-ekwu eziokwu.
- E ji ya anụ iyi.
- E ji ya agba ndụ.