Question 3
No question available
Observation
Candidates were required to (a) tone mark the underlined words in the sentences; (b) write down what the underlined ‘m’ and ‘n’ represent in some given words and (c) list eight (8) consonant clusters in the right order.
Expected answers:
(a) (i) Nwata ahụ na-ebe oke akwa.
(ii) Ire ahịa bụ ihe e jiri mara ndị Igbo.
(iii) Igwe mmadụ wakporo ha.
(iv) Ego bụ mma nwoke.
(v) Dinta ahụ gbagburu ele.
(vi) Oke batara n’ụlọ.
(b) (i) mpụta - myirimmadụ
(ii) nnu - mgbochiume
(iii) metụ - mgbochiume
- nnenna - mgbochiume
- nnapụ - myiriụdaume
- - ch, gb, gh, gw, kp, kw, nw, ny, sh