Question 10
Observation
This question is from a drama text called Nke M Ji Ka. Candidates were expected to narrate the ordeals Ugochi passed through in her husband’s house for not having a male child; state the problems she faced when she joined the church and the benefits she derived from joining the church.
These were the expected points:
(a) - Mkparị ndị mmadụ
- Nkọcha a kọchara ya
- Nchekasị na nchegbu onye ga-anọchi anya di ya
- Di ya lụkporo ya nwaanyị
(b) - Obi ịlọ mmiri
- Di ya iche ya nche
- Iji akwa ya achụ aja
- Iti ya ihe ma merụọ ya ahụ
- Ịbara ya mba na ịkpọ ya aha/ nkọcha dị icheiche
- Iji Ugochi agba asịrị n’obodo niile
- Nchụfu a chụfuru ya ya n’ụlọ ya
- Di ya ịlụ nwaanyị ọzọ
- Ibutere ụmụ ya otiti ihe na akwa arịrị
- Ibutere Eze di ya nkọcha na nleda anya
(c) - Ugochi mụtara ụmụejima nwoke
- O mere ka di ya chegharịa bụrụ onye ụka
- Ugochi na ezinaụlọ ya malitere biwe n’udo
Some candidates that attempted this question mentioned points that were not in the text.