Question 4
Observation
Candidates were asked to define a verb, verb root, an auxiliary verb, an infinitive and also classify some words into their grammatical classes.
The following points were expected:
(a) - Ngwaa bụ okwu na-ezipụta ihe a na-eme, ihe e mere, ihe a ga-eme, ọdịdị na ọnọdụ ihe.
- Ọ bụ ihe na-enye ahịrịokwu nghọta zuru oke.
(b) i. Isingwaa: nke a bụ ngalaba ngwaa na-ebu nghọta e nwere na ngwaa.
- Ọ bụ mgbochiume na ụdaume ka e ji emebe ya.
- Mgbochiume na-ebu ụzọ na mmebe isingwaa.
- Isingwaa na-ebu mgbakwụnye.
ii. Nnyemakangwaa: nke a na-enyere ngwaa/omekangwaa aka iji rụọ ọrụ ya.
iii. Infinitiv: nke a bụ nsinangwaa nke a na-emepụta site n’ịgbakwụnye nganihu i/ị
n’isingwaa.
iv. Ngwaa ukwu: nke a bụ ụdị ngwaa nwee out isingwaa/ngwaa nnọrọonwe na mgbakụnye.
(c) (i) njuajuju
(ii) ngwaa
(iii) ntimkpu
(iv) nnọchiaha nkeonye