Question 11
Observation
Candidates were requested to define ‘Igba alụkwaghịm’, list its causes and disadvantages.
The expected answers were as follows:
(a) Nke a bụ nkewa din a nwunye mgbe ha enwekwaghị ike ịnagide onwe ha/ibikọtakwa dịka di na nwunye.
(b) - Nwoke maọbụ nwaanyị ịgba n’ezi
- Nwoke ịṅụbiga mmanya oke
- Nwoke iti nwunye ya ihe oge niile
- Amụtaghị nwa
- Izu ohi
- Ịgba asịri
- Ume ọmụmụ
- Ibi ndụ ọjọọ
(c) - Ọ na-etibi udo dị n’ezinaụlọ abụọ ometụtara
- Ọ na-eme ka ụmụ a mụrụ n’ezinaụlọ ahụ ghara inwe ezigbo ọzụzụ
- Ọ na-eme ka Igba n’ezi bawanye
- Ọ na-ebute alụghachighị di maọbụ nwunye n’oge
- Ọ na-ebute ụmụaka ịta ahụhụ
The few candidates who answered this question did justice to it.