Question 9
Observation
Here, candidates were required to state ten things the poet said about destiny in the poem “Akaraaka” from the book Uche bụ Ahịa.
Answers expected were as follows:
(i) Ihe Chi mmadụ sị ọ ga-abụ n’ụwa ka onye ahụ ga-abụ/ Akaraaka si na Chi.
(ii) Dibịa anaghị agwọpụ akaraaka.
(iii) Anaghị e ji ike enweta akaraaka.
(iv) Mmadụ apụghị ihicha akaraaka.
(v) Mmadụ anaghị agbanwe akaraaka ya.
(vi) Mmadụ ekwesịghị igbu onwe a maka akaraaka.
(vii) Ihe ọbụla mere mmadụ n’ụwa a si n’akaraaka ya.
(viii) Akaraaka dị icheiche/Akaraaka mmadụ niile abụghị otu.
(ix) Mmadụ ekwesịghị ịta ibe ya ụta maka akaraaka ya.
(x) A naghị enyefe akaraaka enyefe.
(xi) Mmadụ ekwesịghi ịchị ibe ya ọchị maka akaraaka.
Many candidates that attempted this question made good attempts.