Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2019

Question 3


Observation

 

Candidates were requested to define tone in (a) and in (b) list phonemes produced at the following points: bilabial, soft palate, alveolar, labiodentals, hard palate and palate-labial.
The following points were expected:

(a) (ị) Ụdaolu bụ ịkpọli ụda elu maọbụ ịkpọda ụda ala mgbe a na-ekwu   okwu.
         Ụdaolu bụ ogo ụda mgbe a na-ekwu okwu, nke mma jijiji mkpọụda na-eweta.
     (ii) Akara ụdaolu bụ akara e ji ezipụta ụda nkejiokwu ọbụla bụ

(b) (i)   egbugbereọnụ abụọ - p,b, kp, gb, m
     (ii)   akpo      -         ny, y, ch, j
     (iii)    anyụrụ  -         t, d, s, z, n, l r
     (iv)    egbugbereọnụ na eze   - f, v
     (v)     akpoime   - k, g, gh, ṅ
     (vi)     akpoime na egbugbereọnụ   -   kw, gw, nw, w

Only a few candidates attempted this question.