Question 12
define the term ‘ịchụ aja’ and give reasons why it is done.
Observation
Here, candidates were required to define the term ‘ịchụ aja’ and give reasons why it is done.
The candidates’ performance is commendable.
The expected answers were thus:
(a) - Ịchụ aja: Nke a bụ iwegara ihe ofufe/ agbara/ arụsị dị icheiche ihe
onyinye iji rịọ ha ihe, medaa ha obi maọbụ kele ha.
(b) - Mgbe e mere arụ/ nsọala n'obodo
- Mgbe ajọ mmụọ na-awagharị n'obodo
- Mgbe e nwere ụnwụ/ụganị n'obodo/ oke ihe isi ike
- Mgbe obodo chọrọ ịga agha/ lọtara agha
- Mgbe ọrịa siri ike dakwasịrị mmadụ
-N'oge ịkọ ọrụ/ owuwe ihe ubi
-Mgbe nsogbu a maghị ihe butere ya dakwasịrị obodo/ iweta udo n’obodo
- Mgbe mmadụ nwụrụ ọnwụ a maghị isi ya
-Mgbe a na-amalite ichi echichi / e chichara echichi
-Mgbe a na-achọ ịlụbata nwaanyị n’ezinaụlọ
-Mgbe nwaanyị na-achọ ịmụ nwa/ mụchara nwa