Question 2
This is a question on phonology. define the front and back vowels with examples in (a) explain vowel harmony and sort out among a set of words those that did not obey the rule of vowel harmony in (b).
Observation
This is a question on phonology. Candidates were asked to define the front and back vowels with examples in (a) explain vowel harmony and sort out among a set of words those that did not obey the rule of vowel harmony in (b).
The candidates that attempted the question performed well.
The points expected were:
(a) (i) - Ụdaume ihu bụ ụdaume ndị ahụ ire na-aga ihu mgbe a na-akpọpụta ha.
- Ụdaume ihu bụ ụdaume ndị a na-ajasa ọnụ mgbe a na-akpọpụta ha. \
- Ụdaume azụ bụ ụdaume ndị ahụ ire na-ala azụ mgbe a na-akpọpụta ha.
- Ụdaume azụ bụ ụdaume ndị egbugbere ọnụ na-arụkọ/na-adị ọrọghọrọ mgbe a
na-akpọpụta ha.
(ii) - Ọmụmaatụ ụdaume ihu: e, a, i, ị
- Ọmụmaatụ ụdaume azụ: o, ọ, u, ụ
(b) (i) Ndakọrịta ụdaume bụ usoro ụdaume si n’ótū òtù si abịakọrịta na mkpụrụokwu.
(ii) alo, oroma, akamu, akaike, agidi, afọ ime, dinta, iwuala, okwuasị, akaebe.