Question 9
list what the poet used to describe a character, Eze naịra in the poem “Di Anyị Ị Bụrụla Eze?” and also describe how things were in the olden days as seen in “Ego Na-ekwu” from the book Ụtara Ntị.
Observation
Candidates were required to list what the poet used to describe a character, Eze naịra in the poem “Di Anyị Ị Bụrụla Eze?” and also describe how things were in the olden days as seen in “Ego Na-ekwu” from the book Ụtara Ntị.
The candidates rather than use their own words in answering the question, quoted the book verbatim.
Answers expected were as follows:
a (i) Eze ụra atụ.
(ii) Eze nkworo.
(iii) Eze, e gbuo ebi naabọ, e zoo otu./ Eze aghụghọ.
(iv)Eze, okwu sie ike, ndị uwe ojii erie ego/ Eze na-enye ngarị.
(v)Eze, okwu sie ike, dibịa erie ego/ Eze na-agwọ ọgwụ.
(vi)Eze e ji ego zụta.
a (i) N’oge gboo, ọ bụ amamihe ndị okenye ka e ji eme ihe.
(ii) A na-enye diọkpa isi oche n'ọgbakọ.
(iii)A na-ege ndị isi awọ/okenye ntị ma ha pụta inye ndụmọdụ.
(iv)A na-achọje ọka okwu n'ụlọ ka ọ pụta maka idu obodo ya.
(v) Onye na-achị mba na-abụ onye dị ike.
(vi) Onye ji ọfọ na-enwe nsọpụrụ ma bụrụ onye isi ala.