Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 1


A. write on the topic “My Visit to Nsukka”

B. Illustrate a proverb that says: “Nwanne di na mba” which means that there is a brother in a strange land.

C. Write a letter to a friend in a rural area, telling him/her the advantages of moving to urban area.

D. write an argumentative essay on the motion: ‘It is better be a non-partisan than to go into politics’.

E. write on what they will do if made Commissioner of Health in their states.

Observation


A. Candidates were asked to write on the topic “My Visit to Nsukka”

Here are the expected points:

(i) Isiokwu (ii) Ahụ edemede

    - okwu mmalite

    - nkwado i mere

    - ndị so gị

    - oge ị gara

    - ebe ndị ị gara

    - etu i siri gaa

    - ihe ị hụgasịrị n’ụzọ

    - ihe i megasịrị

    - uru njem ahụ bara

    - okwu nchịkọta/ mmechiị

(iv) Ekele mmechi (aha odee na mbinyeaka)


B. Candidates were required to illustrate a proverb that says: “Nwanne di na mba” which means that there is a brother in a strange land. Candidates were expected to explain the proverb before telling an appropriate story.

C. Here, the candidate was expected to write a letter to a friend in a rural area, telling him/

Many candidates attempted this question.

(i) Adreesị odee na deeti

(ii) Ekele mmalite

(iii) Ahụ leta

    - okwu mmalite/ịjụ ase

      - uru di iche iche ọ ga-erita: ọkụ eletriik, ezigbo okporoụzọ, mmiri pọmpụ, ụlọ mara mma, ezigbo ụlọakwukwo, ezigbo enyi ọhụrụ, ezigbo ọrụ, mmepe anya, ugwu na nsọpụrụ, dg.

      (iv) Ekele mmechi na aha odee


      D. Candidate was expected to write an argumentative essay on the motion: ‘It is better be a non-partisan than to go into politics’.

      They were to give their points based on their views.

      The expected points for the proposing side:

      NKWENYE

      (i) Isiokwu

      (ii) Ekele mmalite

      (iii) Ahụ edemede

      - okwu mmalite/nkọwa inọọrọ onwe

      - uru dị n’ịnọrọ onwe

      - ọghọm dị n’ịbụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị

      - okwu nchịkọta/mmechi

      (iv) Ekele mmechi

      Expected points for the opposing side:

      (i) Isiokwu

      (ii) Ekele mmalite

      (iii) Ahụ edemede

      - okwu mmalite/ nkọwa ndọrọndọrọ ọchịchị

      - uru dị n’ịbụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị

      - ọghọm dị n’ịnọọrọ onwe

      (iv) Ekele mmechi


      E. In this question, candidates were asked to write on what they will do if made Commissioner of Health in their states.

      Some expected points:

      (i) Isiokwu

      (ii) Ahụ edemede

      - okwu mmalite

      - ihe ndị ị ga-emegasị: ime njem nleta, iwe ndị ọrụ ahụike n’ọrụ, ibunye ụlọọgwụ dị icheiche ọgwụ, ịrụzi ụlọọgwụ ndị mebiri emebi, dg.

      - okwu mmechi

      (iii) Ekele mmechi