Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 9


From the poem ‘Oziọma’ in the poetry book Uche Bụ Ahịa. write out the ways the poet explained the poem.

Observation


This question is from the poem ‘Oziọma’ in the poetry book Uche Bụ Ahịa. Here, candidates were required to write out the ways the poet explained the poem.

Expected answers:
- Oziọma bụ mmiri ndụ.
- Onye nụrụ oziọma akpịrị anaghị akpọ ya nkụ.
- A na-ekwu ya n’ọnụ.
- A na-ege ya na-ntị.
- A na-eme ya eme.
- A na-enwerịrị nsogbu tupu enwee ya na ndụ mmadụ.
- Ọ bụ nri mkpụrụobi
- Ọ na-enye ezumike mkpụrụobi.
- Ọ bụghị mmadụ niile na-anabata ya.
- Onye riri ya, agụụ agaghị agụ ya ọzọ.
- Ọ kpọrọ otụtụ mmadụ oku, ma ole na ole zara.
- Ọ gwara ndị ji Baịbul megharia ndị mmadụ anya n’ikpe ga-amalite n’Ọlta.