Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 4




(a) define punctuation mark and write out the punctuation marks that are used to execute some given commands;

(b) define a preposition, give an example of a preposition and state the rule that guides the given example.

Observation


Candidates were asked to (a) define punctuation mark and write out the punctuation marks that are used to execute some given commands; (b) define a preposition, give an example of a preposition and state the rule that guides the given example.

Expected answers:

(a) (i) - Akara edemede bụ akara ndị ahụ e ji ede edemede iji mee ka e nwee nghọta n’ọgụgụ.

- Ọ bụ akara ndị ahụ e ji ede edemede iji gosi ọgụụ etu ọ ga-esi debe olu, ebe ọ ga-ezutu ike, ebe ọ ga-akwụsị, dg.

- Ọ bụ akara ndị ahụ odee ji ede edemede iji tụziere ọgụụ aka maka ịgụzi na ịghọta edemede ya.


(ii) - nkurutuume - rịkọm

- ngụsịsị - kpọmkpọm

- ịjụ ajụjụ - akara ajụjụ

- ide ihe mmadụ kwuru kpọm kwem - akarangwu/rịkọm ngwu

- ndebiri ahịrịokwu - akarankwubiri/ akara kpọm kpọm kpọm

- iti mkpu - akaramkpu

- ijikọta mkpụrụokwu - akarauhie

abụọ ọnụ
(b) (i) Mbuụzọ bụ nkejiasụsụ na-egosi ebe ihe dị maọbụ ebe ihe nọ.

(ii) na

(iii) na: - Ọ bụrụ na okwu na-eso ‘na’ jiri ụdaume bido, ụdaume ahụ ga-elo ‘a’ dị na ‘na’,rịkọm elu e wee bata.

na + Aba = n’Aba

- Ọ bụrụ na okwu na-eso ‘na’ ebido na mgbochiume, o nweghị ihe a ga-ewepụ na ‘na’; ọ ga-adị etu ọ dị.