Question 6
(a)five (5) things that showed Ọjaadịlị as a strong man
(b)five (5) characteristics of Ọjaadịli.
Observation
A.Candidates were expected to explain in (a) five (5) things that showed Ọjaadịlị as a strong man and in (b) five (5) characteristics of Ọjaadịli.
Expected answers:
(a) - O chekwaara Otiaba aka mgba n’etufughị oge mgbe o ji aja cheere Ụmụngodo aka mgba/ Ọ gbara mgba n’ala mmadụ, merie.
- O ledara Ọzọ anya.
- Ọ gwara ụmụnna ya okwu na-asọghị anya.
- Ọ mara ụmụnna ya aka n’ihu site n’ịjụ ha ajụjụ ekwesịghị ekwesị.
- Ọ mara Ajịobu aka n’ihu.
- O nupụụrụ ndị niile sị ya agala mgba isi.
- Ọ nyaara ndị mmụọ isi/ Ọ gbara mgba n’ala mmụọ.
- Ọ bụ azụeruala na mgba.
(b) - Ọ bụ odogwu nwoke.
- Ọ bụ onye nganga.
- O nwere obi ike.
- O siri ike ọkpụkpụ aka.
- Ọ hụrụ obodo ya n’anya.
- Ọ naghị asọpụrụ okenye.
- Ọ naghị atụ egwu.
- Ọ bụ dimgba.
- O nwere obi mmadụ.
- Ọ naghị achọ okwu.