Question 11
(a) (a) describe ‘nrọ’dream
(b) (b) write out three (3) beliefs in Igbo culture concerning ‘nrọ ọma’ a good dream
(c) three (3) results of a nightmare to a person
(d) four (4) customs that are observed or performed when there is a nightmare.
Observation
A. Here, candidates were requested to in (a) describe ‘nrọ’dream, in (b) write out three (3) beliefs in Igbo culture concerning ‘nrọ ọma’ a good dream, in (c) three (3) results of a nightmare to a person and in (d) four (4) customs that are observed or performed when there is a nightmare.
Expected answers:
(a) - Nrọ bụ njete aka mmadụ na-ejete n’ime ụra ọ na-arahụ, nọrọ na ya na-ahụzi onwe ya ebe ọzọ.
- Ọ bụ ọnọdụ onye nọ n’ụra na-anọ, na-ahụ maọbụ na-eme ihe dịka ọ mụ anya.
(b) - Onye ahụ na-ahụ onwe ya n’ụwa ihe ọma juru n’ime ya.
- Ọ na-ahụ onwe ya n’ụwa ịta ahụhụ adịghị na ya.
- Ọ na-ahụ onwe ya n’ụwa nchekasị na ndọkasị adịghị.
- Ọ na-adị onye ahụ ka ya rahụrụ gawa.
(c) - Ọ na-ebute iwe/ mwute/ obi ọjọọ.
- Ọ na-eweta iro n’etiti ndị mmadụ.
- Ọ na-ebute mmadụ ịga n’afa.
- Ọ na-akpatara mmadụ ịtụ oke egwu.
- Ọ na-ebute obi mmapụ/obi mgbagharị
(d) - A na-agba afa.
- A na-ejekwu dibịa ọgwụ.
- A na-achụ aja.
- A na-eme saraka/ oriri mmesapụ aka.
- A na-aga n’arụsị kwe nkwa/ mezuo nkwa e kwere.