Question 5
No question available
Observation
A.Candidates were expected to in (a) write out the instances where some given punctuation marks are used; in (b) punctuate some given sentences correctly and in (c) rewrite the verbs in some given sentences in the past tense.
Expected answers
:
(a) (i) Rịkọm: A na-etinye rịkọm mgbe a chọrọ ikurutu ume tupu a gụrụ ihe gawa.
(ii) Kpọmrịkọm: E ji ya ejikọta usorookwu/ahịrịokwu abụọ maọbụ karịa metụtara onwe ha.
(iii) Akarauhie: A na-eji ya ejikọta mkpụrụokwu abụọ ka ha bụrụ otu.
(iv) Rịkọmngwu: E ji ya edepụta ihe mmadụ kwuru etu o si kwuo ya kpọmkwem.
(b) (i) Gịnị na-eme?
(ii) Abụ m nwa ọma.
(iii) Nne m nwere ọtụtụ ihe ejiji: akwa, akpa, akpụkpọụkwụ, aka, uhie, uri na ihe ndị ọzọ.
(iv) Ha na-eri nri.
(v) Nneka bi n’Aba.
(vi) Ji, ede, akpụ, na agwa na-adị mma.
(vii) Ada sịrị, “Ike agwụla m”.
(c) (i) Ụmụakwụkwọ nọrọ n’ule.
(ii) Nne m zụrụ ahịa n’Aba.
(iii) Uche rụụrụ nna m ọrụ.
(iv) Ha batara.