Question 4
No question available
Observation
A. Candidates were asked to in (a) map out the affixes in some underlined words; in (b) write out some words used in asking questions and use each in a sentence and in (c) write out the male gender of some listed female words.
Expected answers:
(a) (i) a/ga/a/la: a, a, la
(ii) - A/bịa/la: a, la
- e/ru/be/ghị : e, be, ghị
(iii) da/ru/ru: ru
(iv) kwe/re: re
(b)
(i) kedu, onye, gịnị, olee, ole, ebee, aṅaa
(ii) Kedu
- Kedu aha gị?
- Kedu onye mere ya?
Onye
- Onye ka ị bụ?
- Onye na-eme n’ụzọ?
Gịnị
- Gịnị mere ya?
- Gịnị ka ọ na-achọ?
Olee
- Olee ebe i si?
- Olee ebe ị na-aga?
Ebee
- Ebee ka i jere?
- Ebee ka ọ nọ?
Ole
- Ole ka ha dị?
- Mmadụ ole ka ọ hụrụ?
Aṅaa
- Ọ dị aṅaa?
- I mere aṅaa?
(c)
(i) anịm
(ii) nne ewu
(iii) atụrụ
(iv) ndabi
(v) nnekwu