Igbo Paper 2 WASSCE (PC 1ST), 2021

Question 2

No question available

Observation

A. Candidates were expected to in (a) write outways the mid tone mark harmonises with other tone marks in Igbo grammar; in (b) fix the right tone marks on some listed words; in (c) with examples, write out the functions of tone marks in Igbo grammar.
Expected answers:
(a)        -           Ụdansụda nwere ike iso ụdaelu
            -           O nwere ike ibu ụdaelu ụzọ
            -           O nwere ike ibu ụdaala ụzọ
            -           O nwere ike iso ụdansụda
            -           O nwere ike ibu ụdansụda ụzọ

(b)        (i)         ákwá (urịa)
(ii)        ákwà (uwe)
(iii)       àkwá (ihe oriri)
(iv)       àkwà (ogwe/ ihe ndina)
(v)        àlà úgbó
(vi)       élù àlà
(vii)      áká chí
(viii)     ùwà m
(ix)       ágú (anụmanụ)

 

(c)        (i)      -     Ọ na-eweta ndịiche n’etiti ahịrị ajụjụ na ahịrị nkwusa
-      Ọ bịara. / Ọ bịara?

(ii)      -     Ọ na-eweta ndịiche n’etiti mwube yiri onwe ha.

    1. Ada gara.
    2. Ada gara ...

           (iii)     -   Ọ na-eweta ndịiche na nkebiokwu abụọ yiri onwe ha.

    1. Ego ụzọ / Ego Ụzọ

(iv)     -    Ọ na-eweta ndịiche n’okwu abụọ nwere otu ụdị mkpụrụ edemede.

    1. aka / aka / aka