Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2019

Question 8


Observation

Candidates were requested to state five things Akụbụzọ went through in order to raise fund for his overseas journey and also state five things people said concerning his misfortune.
The answers expected were:
(a)        (i)         Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ ezughị ike.
            (ii)        Ọ na-ebu ọnụ
            (iii)       Ọ naghị ezigbo nri
            (iv)       Ọ na-amụ anya n’abalị eche akụnaụba ya nche – ji, akpụ, ọka,dg
            (v)        Ụmụ odibo na-agbara ya ọsọ n’ihi agụụ na oke ọrụ ezughị ike.
            (vi)       Ọ na-eyi naanị otu ụdị akwa na akpụkpọụkwụ.
            (vii)      Ọ naghị azụ ihe ọbụla n’ahịa ka ọ ghara imefu ego.

(b)        (i)         Ha sị ọ dịghị ihe mere ya, ọ dịghị oge ndị ohi wakpororo ya maọbụ ihe ya furu.
            (ii)        Ọ naghị azụ ahịa ka a sị n’ibu ya dara mmiri maọbụ ahịa nyụrụ ya.
            (iii)       Ọ dịghị ikpe o kpere/okwu na ụka o kotare nke mere ka o mefuchaa ego ya.
            (iv)       Ọ dịghị n’oke oriri na ọṅụṅụ.
            (v)        Ọ naghị azụ erimeri n’ahịa kama ọ na-ere ere.
            (vi)       Naanị ihe ya o rere ga-ezuru ya ịga ala Bekee.
            (vii)      A naghị eri ihe ya eri, a naghị eke ya eke.
            (viii)     Ọ na-akpata ego rinne ma ọ naghị ekwe e ji ya eme ihe.
            (ix)       Ego bara ya n’aka anaghị apụtakwa ọzọ.
            (x)        Ọ chọghị iri akụ ya, ọ choghị ịlụta nwaanyị ga-eriri ya akụ.

The performance of the candidates was not encouraging.