Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 10


Observation

 

 

Candidates were expected to write the answers Ugochi gave to the King when he threatened not to conduct any other sacrifice for her on her quest to have a male child, the advice Ogooma gave to the king the day Ugochi went to church, to identify who made this statement “Hapukwa ka oku ebiribe ugba ji aka ya lopu onwe ya”, who it was referred to, where it was said and what led to it as seen in the book Nke M Ji Ka.
Expected answers:
(a)        - Achọghịkwanụ m aja ọbụla n’isi m.
           - Ajụla m ekwensu na ndị ọrụọ ya niile.
           - Atụkwasịla m obi na chukwu Ụkọchukwu Daniel.
           - M ga na-esogide ndị ụka.
           - Onye na-ekwukwanụ nke ịkpụ ara.
           - Ọ dịghị arụ ọbụla m na-akpụ n’ihi na emetaghị m ihe arụ.


(b)       - Tide onwe gị aka
            - Ejikwala ike, eso ihe ahụ
            - Ekwela ka ntị ọzọ nụ ihe arụ ahụ mere


(c)        i.          Ọgọọma
            ii.         Eze Onyekwere
            iii.        N’ụlọ eze onyekwere
            iv.        ihe butere ya bụ na Ugochi gara ebe ndị ụka