Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 6


Observation

 

This question is from a story in “Akụkọ Ifo Ala Anyị” titled ‘Nkita na Nnyiligiga’.
Candidates were to explain why the people of Olu and Igbo sent Nkita and Nnyiligiga to God, the obstacle Nkita had on his way that delayed him, the message the villagers asked them to deliver, what God gave them in return, characters that were seen in them and the lessons learnt from the story. 
Expected answers:
(a)        Ihe kpatara ya bụ ije mmadụ abụọ sitere n’obodo Olu na Igbo gara ma ha alọghachitaghi ọzọ


(b)      Ọ hụrụ ụmụnwaanyị na-asụ akwụ, kwụsị rachawa mmanụ wụrụ n’ala nke mere ụra ji bufuo ya


(c)     Ndị obodo ziri Nkịta na ha chọrọ onye ọbụla ọnwụ gburu, ya hapụ onye ahụ ka ọ lọghachịkwa azụ n’elu uwa; ha ziri Nnyịlịgịga na onye nwụọ ka ọ ghara ịlọghachi azụ n’elu ụwa


(d)       Chukwu bunyere Nnyịlịgịga ngwungwu mmiri ebe o kechiri ọkụ bunye Nkịta


(e)        -  akpịrị ogologo
            -  nzuzu
            -  uche adịghị n’ihe
            - nlelị anya

(f)        - Ọ dịghị mma mmadụ ịhapụ ihe e ziri ya, mewe ihe ọzọ
             - irube isi dị mma
             - ilelị onye ozo anya adịghi mma
             - iji ihe kpọrọ ihe bara uni      
             - nzuzu adịghị mma
             - akpịrị ogologo adịghị mma.