Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 3


Observation

 

 

Candidates were required to explain why some sounds are called consonants, their characteristics and ways the sound ‘m’ acts as a semi-vowel.
Expected answers:
(a)        A na-enwe mgbochi ikuku mgbe a na-akpọpụta ha.

 

(b)        (i)         Njiakpọike  na njiakpọjụụ na-emetụkọ mgbe a na-akpọpụta ụfọdụ ha.
            (ii)        Njiakpọike na njiakpọjụụ na-anọdebe mgbe a na-akpọpụta ụfọdụ ha.
            (iii)       A na-enwe mgbochi ikuku mgbe a na-akpọpụta ha.
            (iv)       Ha anaghị akwụrụ onwe ha imebe nkejiokwu Igbo.
            (v)        Mgbochiume anaghị esota mgbochiume ọzọ na mkpụrụokwu Igbo.
            (vi)       Mgbochiume anaghị esota mgbochiume ọzọ na mkpụrụokwu Igbo.
            (vii)      Ha anaghị akwụsị mkpụrụokwu ọkpụ Igbo.


 (c)       (i)         Ọ na-enwe ụda aka ya.
            (ii)        Ọ na-ebu nkejiokwu nke aka ya.
            (iii)       A na-etinye akara ụdaolu na ya.
            (iv)       O nwere ike ibido nkeji okwu.
            (v)        O nwere ike ịkwụsị nkeji okwu.