Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 11


Observation

 

Here, candidates were requested to describe those called ‘ndiichie’ that is the ancestors in Igbo culture, describe how they are fed, how their intents are known and their responsibilities 
Expected answers:
(a)        Ndịichie bụ ndị nna nna anyị biri ezigbo ndụ kaa nka mechaa nwụọ laa ala mmụọ


(b)       (i)   Site n’ịtu mmanya.
           (ii)  Site n’ịkpọkụ ha mgbe a na-awa ọjị/ịtụpụrụ ha ọjị.
            (iii) Site n’ịtụpụrụ ha nri mgbe a na-eri nri.
            (iv) Site na mmemme Alọm Mmọọ/Otite.
            (v)  Site na mmemme dị icheiche dịka igbu ewu ma ihe gaa nke ọma.


(c)        (i)   Site na nrọ
             (ii)   Site n’ịgba afa
             (iii)  Site n’ọhụ
             (iv)  Site ajụjụ
             (v)  Site n’ịtụ ogu

(d)         - Ndịichie na-ahụ maka ọmụmụ ezinaụlọ
             - Ha na-enyere ndị ha aka n’agha
             - Ha na-anọ n’etiti Chukwu na ndị bi n’ụwa
             - Ha na-enye aka ichekwa ndị ezinaụlọ ha no n’ụwa
             - Ha na-enyere ndị ndụ aka n’ịlụ ọgụ ụmụ ajọ mmụọ ha a hụghị anya