Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 1


Observation

A.Here, the candidate was expected to write on the benefits of earning promotion in a white collar job.

Here are the expected points: - Mbulielu n’ọkwa na-enye onye ọrụ Bekee obi aṅụrị
- Ọ na-ewelite ugwu na nsọpụrụ o nwere
- Ọ na-akpalite mmụọ onye ọrụ Bekee ahụ ịrụsi ọrụ ike
- Mbulielu n’ọkwa na-eme ka onye ọrụ ahụ nweta ego na-eso mbulielu, were ya gboo mkpa dị icheiche
- Onye ọrụ ahụ ga-esi na nke a zụọ ụmụ ya nke ọma
- Ọ na-eme ka ọkwa ya/ọnọdụ ya gbanwee n’ụlọọrụ ahụ
- Ọ na-enye ndị ọzọ ohere ịgbagote n’ọkwa
- Ọ na-eme ka ndị ọrụ nọgide n’ụlọọrụ
- Mgbe ụfọdụ, a na-enye ya ọfiisi ọzọ

 

B.Candidates were required to write on a proverb that says: “Ụkwụ na-aga wara wara, anya na-enwu zam zam na-ahụ ya” which means one that is into something thinking one is not seen, is being seen by someone.

Candidates were expected to explain the proverb before telling an appropriate story.

 

C.Candidates were expected to write an argumentative essay on the motion: ‘It is better for mothers to be at home than trading’.
They were to give their points based on their views.
The expected points for the proposing side:
- okwu mmalite
- ha ga-enwe ohere ilekọta ụmụ ha/di ha anya nke ọma
- ha ga-enwe ohere isiri ezinaụlọ ha nri oge niile
- ha ga-enwe ezi ohere iji buo afọ ime ma mụọ ya
- ọ ga-enyere ha aka inye ụmụ ha ezigbo ọzụzụ
- ọ ga-ebelata obi iko n’elu nke ezinaụlọ na-enwe n’ihi oke mgbagharị ndị nne
- ọ ga-enyere ha aka ilekọta onwe ha anya nke ọma
- ọ ga-egbochi ụmụ ha ịkpọbata ndị ọjọọ na be ha
- ịnọ n’ụlọ ga-enye aka mee ka ndị nne na-asọpụrụ ndị di ha nke ọma
- ha ga-enwe ohere na-edobe gburugburu ha ọcha
- ha ga-enwe ohere na ike imere di ha ihe ọbụla ha kwesịrị imere ha
- ọ ga-eme ka ha nwee afọ ojuju n’ihe di ha nwere
- okwu mmechi

Expected points for the opposing side:
- okwu mmalite
- ndị nne na-azụ ahịa na-enwe ike ịkwalite/ inyere di ha aka n’ihe ego n’ezinaụlọ
- ha na-enwe ugwu na nsọpụrụ nke ha
- ọ ga-ewepụ umengwụ na ndụ ndị nne
- ha ga-enwe ike ịtụ ụtụ ọbụla n’ọgbakọ ụmụnwaanyị na-anaghị di ha ego
- ha ga-enwe ike igbo mkpa/ịkwụrụ onwe ha ma di ha anọghị ya
- ọ ga-eme ka ha bụrụ ndị a ma ama
- ọ ga-enyere ha aka ịma ka e si echekwa akụnaụba ezinaụlọ
- ndị nne ịzụ ahịa ga-enye aka belata nsogbu na-adapụta mgbe nwaanyị na-ana di ya ego mgbe ọbụla
- ọ ga-eweta udo n’ezinaụlọ ahụ
- okwu mmechi

 

D.In this question, candidates were asked to discuss in a dialogue form, the recent rate of unemployment.

Some expected points:
- okwu mmalite
- ihe butere ụkọ ọrụ ugbua
- ndị ụkọ ọrụ na-emetụtakarị
- nsogbu ụkọ ọrụ na-ebutere ndị ntorobịa ugbua
- ihe ndị ntorobịa nwere ike ime iji nyere onwe ha aka
- mbọ gọọmentị nwere ike ịgba iji belata ụkọ ọrụ
- ihe ndị akajiakụ nọ n’obodo nwere ike ime iji belata ụkọ ọrụ
- okwu mmechi

 

E.The candidate was expected to write a letter to his/her sibling in another state, telling him/her how the election in your town was done.
Part of the points expected are:<
- ịjụ ase
- nkwado e mere maka nhọpụta ọchịchị
- ndị gosiri mmasị ịzọ/ ndị zọrọ ọchịchị
- ụbọchị e mere nhọpụta a
- okwu onyeisi nhọpụta na onyeisi obodo gwara ndị obodo anyị
- iwu ndị a gbasoro mee nhọpụta
- ọkwa ndị a zọgasịrị
- ndị rụrụ ọrụ na nhọpụta a na etu ha siri rụọ ya
- nsogbu dapụtagasịrị n’oge a
- ihe e mere ndị e jidere dara iwu/butere nsogbu
- ndị mba ọzọ bịara leta usoro nhọpụta a
- mbọ a gbara iji hụ na nhọpụta gara nke ọma
- etu ndị ntaakụkọ siri rụọ ọrụ ụbọchị ahụ