Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 9


Observation

This question is from the poem ‘Akụ in the poetry book Uche Bu Ahia. Here, candidates were required to explain five (5) good things wealth does.
And also from the poem ‘Ọnwụ 1’, candidates were to explain three (3) things that made the poet to describe death as a fowl that carries chicks and list two (2) death does to a human being.

Expected answers:

(a) - Akụ na-eme ka a mara ọtụtụ mmadụ.
- Ọ na-enye ọtụtụ aha otutu.
- Ọ na-eme ka mmadụ na-achị ọchị/na-enwe obi ọma/aṅụrị.
- Ọ na-enye udo.
- O na-eme mmadụ ọgaranya.

 

(b) (i) - Ọ na-egbu mgbe a tụghị anya/na mberede/ Ọ na-eme ọ bịa, o gbuo.
- Ọ naghị enye mmadụ efe/ohere ịkwado.
- Ọ naghị ekwu/aka oge o ji abịa/ ọ na-abịa mgbe o jiri sọ ya.
- Ọ naghị akpa oke/ asọ anya/ ọ na-ewe onye ọbụla ọ chọrọ/ Ọ naghị ele mmadụ anya n’ihu.
- Ọ na-abịa mgbe ndụ na-atọ ụtọ.

 

(ii) - Ọnwụ na-agba mmadụ anya mmiri/ ibe akwa.
- Ọ na-ebute oke echiche.
- Ọ na-ebute oke mwute/iri anụ ahụ onwe/obi mgbawa .