Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 5

Rewrite the following sentences correctly.
(a) O nyerem akwukwo ya nile.
(b) Nnam wuru ulo na Aba.
(c) Ụmụakwụkwọ na amụ ihe.
(d) Gịnị bụ ahagị?
(e) Chineke dị nma.
(f) Ana m a bịa.
(g) Nne muru nwa oma.
(h) Ulo ahụ a maala mma.
(i) Ujo gị n’atụ m.
(j) Aham bu Obi.
(k) Ha na eri ji n’ede.
(l) Jisi e ike na ọrụ.
(m) Gaa n’ihu na idi mma.
(n) Kele onye obula ịhụrụ.

Observation

Candidates were expected to re write the following sentences correctly.
(a) O nyerem akwukwo ya nile.
(b) Nnam wuru ulo na Aba.
(c) Ụmụakwụkwọ na amụ ihe.
(d) Gịnị bụ ahagị?
(e) Chineke dị nma.
(f) Ana m a bịa.
(g) Nne muru nwa oma.
(h) Ulo ahụ a maala mma.
(i) Ujo gị n’atụ m.
(j) Aham bu Obi.
(k) Ha na eri ji n’ede.
(l) Jisi e ike na ọrụ.
(m) Gaa n’ihu na idi mma.
(n) Kele onye obula ịhụrụ.

Expected answers:

(a) O nyere m akwụkwọ ya niile.
(b) Nna m wuru ụlọ n’ Aba.
(c) Ụmụakwụkwọ na-amụ ihe.
(d) Gịnị bụ aha gị?
(e) Chineke dị mma.
(f) Ana m abịa.
(g) Nne mụrụ nwa ọma.
(h) Ụlọ ahụ amaala mma.
(i) Ụjọ gị na-atụm.
(j) Aha mbụ Obi.
(k) Ha na-eri ji na ede.
(l) Jisi ike n’ọrụ.
(m) Gaa n’ihu n’ịdị mma.
(n) Kelee onye ọbụla ị hụrụ.