Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 4


Observation

Candidates were asked to in (a) define a phrase; in (b) state the type of phrase some given extracts are: (i) ụlọ nna m; (ii) ajọ mmadụ; (iii) ngwa ngwa; (iv) n’ụlọ; (v) ego nneka; (vi) akwụkwọ m; (vii) ọfụma n’ebe a; (viii) ụjọ ụjọ; (ix) na mmiri (x) ụgbọala Ada (xi) nkịrịka akwa; (xii) n’oche

Expected answers:

(a)Nkebiokwu bụ mkpụrụokwu abụọ maọbụ karịa gakọrọ ọnụ n’ezigbo usoro mana o nweghị ngwaa na nghọta zuru oke.
- Ọ bụ usorookwu na-enweghị ngwaa na nghọta zuru oke ma nwee echiche nke isi ya na-egosi otu nkejiasụsụ.

 

(b) (i) nkebiokwu keaha
(ii) nkebiokwu kenkọwaaha
(iii) kenkwuwa
(iv) kembuụzọ
(v) keaha
(vi) keaha
(vii) kenkwuwa
(viii) kenkwuwa
(ix) kembuụzọ
(x) keaha
(xi) kenkọwaaha
(xii) kembuụzọ