Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2019

Question 6


Observation

This question is from a story in “Akụkọ Ifo Ala Anyị” titled ‘Mbe na Ugoji’.
Candidates were to explain the eight (8) types of yam humans cultivate, other names mentioned and what they cultivate, two things that happened when Tortoise (Mbe) entered the farm of Ogbuadaka to harvest yam and the moral lessons learnt from the story.

Expected answers:

(a) Ji adaka/ji ọcha, ji abana, ji abịị, ji oku, ji ayọbe, ji ukom, ji ọkwọcha, ji ito, ji okewa

 

(b) Ụmụ mmụọ: ede mmụọ, ji mmụọ
Ụmụ nnụnụ: ji nwa nnụnụ
Agwọ: ose agwọ
Mbe nwanịga: adụ, ede mbe
Ngwere: akịdị Ngwere

 

(c) - Nnụnụ mgbaama gụrụ egwu zipụtara na ji Mbe na-egwu abụghị nke ya.
- Ụmụ mmụọ kpojuru ụtarị aka pụtara ịpịa Mbe ụtarị

 

(d) Ọ dịghị mma mmadụ ịkpara akụ onye nwụrụ anwụ maka ndị mmụọ na-agbara onye ahụ ọgụ.