Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 10

No question available

Observation

Candidates were required to write two things that the chief priest did to Ugochi’s twins in the evil forest, four things he told them and four things he told Ugochi after using a chick on her.

Very few candidates attempted this question.

Answers expected were:
(a)        (i)         -           Onyeisiala dowere ha n’otu akụkụ ọhịa.
-           O kpooro ahịhịa kpokwasa ha.

(ii)        -           Nọrọnụ ebe a.
-           Mmadụ na anụọhịa abụghị nwanne.
-           Gawakwanụ ebe unu si bịa.
-           Unu ahụkwana ụzọ nwaanyị a ọzọ.
-           Anụọhịa sowe anụọhịa.

(b)        -           Amachaala m gị ahụ taa.
-           Ihe i metere n’ụwa a ma nke i metere n’ụwa gị mbụ, ihi ha erina gị.
-           Arụ i bu hapụ gị sowe nwa ọkụkọ.
-           Asachaalam gị unyi n’ihu.
-           Si taa gawa n’ihu, emezina ihe di gị sị gị emena.