Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 5

No question available

Observation

Candidates were asked to write out the different ways ‘na’ functions in Igbo in (a) and give sentences examples in (b).
           
            Few candidates that attempted this question did justice to it.

Answers expected were:
(a)     i.          ‘Na’ dịka njikọ
ii.         ‘Na’ dịka mbuụzọ
iii.        ‘Na’ dịka isingwaa
iv.        ‘Na’ dịka nnyemakangwaa

(b)       -           ‘Na’ dịka njikọ
Ji na ede na-atọ ụtọ.
Nne m na nna m hụrụ m n’anya.
Ahụrụ m Ada na Obi n’ahịa.

                        -           ‘Na’ dịka mbuụzọ
Tinye ego ahụ n’akpa gị.
Mz. Ede bịara n’abalị.
O bi na Nsukka.

 

                        -           ‘Na’ dịka isingwaa
Anyị natara onyinye ọma.
Nata ya uwe ahụ.
Napụtara m ya ego ahụ.

                        -           ‘Na’ dịka nnyemakangwaa
Obi na-atọ m ụtọ.
Nne ya na-akụzi n’ụlọakwụkwọ anyị.
Ụkwụ na-egbu ya mgbu.