Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 12

No question available

Observation

Candidates were asked to write the types of native doctors in Igbo land, their characteristics and the tools they work with.

Few candidates attempted this question.

Expected answers were:

(a)        -           Dibịa afa
-           Dibịa ọgwụ
-           Dibịa aja
-           Dibịa mkpaakwụkwọ/mgbọrọgwụ

(b)i.      Dibịa afa
-           Ha na-agba afa.
-           Ha na-agwa mmadụ ihe ga-eme n’ọdịnihu.
-           Ha na-agwa mmadụ ihe ha ga-eji chụọrọ ndị mmụọ aja.
-           Ha na-ekwu ihe mere ajọ ihe jiri mee na ihe a ga-eme ya.
-           Ha na-anata ndị mmụọ ozi.
-           Ha na-akọwa onye lọrọ mmadụ ụwa.
-           Ha na-agwa mmadụ ihe zoro ezo.

ii.         Dibịa ọgwụ
-           Ha na-aha mmiri/ mee ka mmiri ghara izo.
-           Ha na-eme ọgwụ e ji ejide amosu/ agamnihu, ikechi mmadụ, igbu mmadụ
na ize ndụ.
-           Ha na-emere dinta ọgwụ e ji agbagbute anụ.
-           Ha na-agwọọgwụ na-ebute ihe ọjọọnaọgbaaghara n’obodo.

iii.        Dibịa aja
-           Ha na-achụ aja.
-           Ha na-abọ iyi ụwa iji gwọọ onye ọgbanje.
-           Ha na-abọ ọgwụ e liri eli.
-           Ha na-akpụ arụ.
-           Ha na-enye ndị mmụọ nri.

iv.        Dibịa mkpaakwụkwọ/mgbọrọgwụ
-           Ha ji mkpa akwụkwọ na mgbọrọgwụ agwọ ọrịa/ara/ọnya, onye agwọ tara,
dg.
-           Ha na-eme ka mmadụ mụta nwa.
-           Ha na-emerụ ọgwụ.
-           Ha na-agba ọkpụkpụ.

(c)        mkpụrụafa, ogene/ogele, mkpirisiosisi, ọfọ/ogirisi/abọsị, ayọrọ, okuko/okpokoro mbe, mpi atụ, ugbene, ogwu ebi, ọdụenyi, opiekere, mbọ agụ, mgbọrọgwụ osisi, ahịhịa ọgwụ/mkpaakwụkwọ, akpa afa, ọkụkọ, nzu, okpokoroisi anụ, odo/edo, uhie, oji, unyi, akwa, ọjị, ọkụ, mmanụ nri, ji, akwa, ọmụ, azịza,ugegbe/enyo, abọ/nkata, ataṅụ/mgbịrịgba, udu/ite, ọkwa, akpụkpọ anụ, dg.