Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 3

No question available

Observation

Candidates were asked to explain vowel elision in (a)I,  give two examples of words that have vowel elision in (a) ii, list ways of deriving words that do not conform to the rule of vowel harmony in (b)i and give examples of words in this category in (b)ii.

The candidates that attempted this question performed poorly.

            Answers expected were:
(a)        (i)  Ndapụ ụdaume bụ ọnọdụ a na-enwe mgbe otu ụdaume dị na mkpụrụokwu pụrụ mgbe a na- akpọpụta ya ọsịịsọ.
-    Nke a bụ ndapụ nke otu n’ime ụdaume abụọ nọdebere onwe ha na mkpụrụokwu na-adapụ na mkpọpụta.

(ii) Okwu ndị nwere ndapụ ụdaume

 

 

 

(b)        (i) Ebe e si enweta mkpụrụokwu ndị nupuru isi n’iwu ndakọrịta ụdaume
- Okwu mbite
- Ngwaa/mgbakwụnye
- Olundị
- Okwu ọkpụ
- Okwu njakịrị
- Usorookwu

(ii) Agboro, wayo, wepụ, mụnye, weba, tiwa, ase, asịboko, ahụekere, wekọrọ, tụnye, alo,   
akpo, osikapa, ọkụelu, adịgboroja, akụpe, Nwakaego, dg.