Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 6

No question available

Observation

This question is on oral prose Akuko Ifo Ala Anyi. Candidates were asked to list eight things that happened after the death of Nza’s children in (a) and how Okuko’s children died in the story of “Nza na Okuko” in (b).

Very few candidates attempted this question.

Answers expected were:
(a)        i.          Nza lọtara kpọọ ụmụ ya oku ma ha azaghị ya
ii.         Nza chọọrọ ụmụ ya fetuo / O feturu chọwa ụmụ ya.
iii.        Nkịta na Nwaologbo chụrụ Nza ọsọ.
iv.        Uche Nza gwara ya na Nkịta na Nwaologbo tagburu ụmụ ya.
v.         Nza bere akwa izu atọ.
vi.        Nza erighị nri izu atọ.
vii.       Ụmụanụmanụ niile gbakọrọ rịọ Nza ka o die ihe mere ya ma Nza ekwetaghị.
viii.      Ụmụanụmanụ kpọrọ ọkụkọ ka ọ kọọrọ Nza ihe mere ụmụ ya ise.
ịx.        Ọkụkọ chịrị Nza ọchị ma kọọrọ ya etu ụmụ ya ise siri nwụọ, o die ya na-egbughị onwe ya.

(b)       i.          Onye nwe ọkụkọ weere ofu
ii.         Nwa dibịa weere ofu.
iii.        Egbe buuru ofu.
iv.        Agụnkwọ buuru ofu.
v.         Ogbunamkpọ gbuo ofu.