Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 7

No question available

Observation

This question is from Mbem na Egwu Igbo.
.           Candidates were asked to review a seen poem by stating its type in (a), its structure in (b), its content in (c) and its style of writing in (d).

            Candidates that attempted this question performed poorly.

            Answers expected were:
(a)        Abụ ọnwụ/ akwa arịrị

             (b)       O nwere otu nkebi.
O nwere ahịrị asaa.
Ahịrị ya dị nkenke.
O nweghị nke ha ka ibe ya/ Ha ahaghị n’ogologo.

             (c)       Ọ na-ekwu na onye dị mkpa n’obodo nwụrụ.
Onye nwụrụ bụ nwoke.
Nwoke nwụrụ mara mma.
Ọ nwụchuru anwụchu.
Ọnwụ egbuola ọtụtụ mmadụ n’obodo ahụ.
Ọnwụ egbukarịala ụmụokoro ha.

(d)       -E ji Igbo Izugbe dee ya.
-Ajụjụ nzaraonwe:       Ọ bụ gịnị ka anyị mere ọnwụ?
Anyị ga-atọ n’akwa?
-Mmemmadụ:              Osisi dị na mba alaa – o!
Ọnwụ biko ghara ụmụokoro anyị
-Nkwuma:                   Nwankwọ Nwamma alaa - o!
Ogwe dịna mba ejiri---o!