Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2018

Question 3


Observation

Candidates were requested to define ‘ụdaike ndapụta’, ‘ụdachị’ and ‘ụdawayịị’ and give examples of each.


The following points were expected:


(a) (i) ụdaike ndapụta: Nke abụ ụda ndị a na-enweta mgbe ụda na-esi n’ọnụ apụta
n’ike.
ụda a na-enweta mgbe njiakpọ gbochiri ikuku sin a ngụ ma meghepụ n’ike.
Nke a bụ ụda a na-akpọpụta mgbe ikuku sin a ngụ ji ike gafere na mgbochi njiakpọ e nwere n’ọwa ọnụ.
(ii) ụdachịị: Nke a bụ ụda a na-akpọpụta mgbe e nwere mkpachi njiakpọ nke na-eji nwayọọ akpaghe ikuku sin a ngụ e were nwayọọ gafere.
Nke a bụ ụdị ụda a na-akpọpụta mgbe ikuku si na ngụ na-agafere na njiakpọ na-akpachi dị ka n’ụda ike ma were nwayọọ meghee.
(iii) ụdawayịị: Na mkpọpụta ụda a, ọnụ na-emeghe nke ọma ka ikuku si na ngụ
gafee n’enweghị mgbochi ọbụla.


(b) ụdaike: p, b,t, d, k, g, kw, gw
ụdachịị: ch, j, ts, d3
ụdawayịị: w, y
t, d, r, n, s, z

 

Only a few candidates attempted this question.